Na Mbido
Ihe nile na eme na otu ntabị anya, na-afo gara aga
Nwaokorobia m mbubụ aghọrọ dimkpa:
Ozugbo ahu ndụ m ebido!
Ahuru m ụwa n’ihu na-anya m— Ya mere
Nwoke ahu na atuzịrị igwe eji akọ ubi aka guzoro na elu ịnyịnya ibu ya
Ahu ya na agba ajirija na elu onu ugwu nke mbu,
Mgbe ha hapụrù oke osimiri bekee
Egwu olu na ndagwurugwu di n’okpuru,
Hụkwà ebe ugwu o ga akọ ihe,
Oji nkume na enweghi ihe di na eme ya awa ihu oke ya,
Egbe eluigwe nọ na elu ikuku,
Na-agwọ ojii na enweghi mkpuchi di n’elu ya,
Na-eche ya ugbu a.
—Ya nwáanụ ko ya!